SlideShare une entreprise Scribd logo
1  sur  2
Télécharger pour lire hors ligne
“Okpukpe abxghị ihe aga-ejide aka iji
kewaa, iji megbuo mmadu maqbụ
inweta nkwado karia n’ụzq n’ezighi ezi”.
4 Jenụwarị, 2015.
“Etu anyi chọrọ ka obodo anyị a bụ
Naijiria di bụ ebe anyị niile ga-anọ
na-enwe aịụrị ma na-etokokwa Chineke
ọnụ. Chineke ji ike niile ga-enyere anyị
aka ime ka obodo anyị dị etu anyị siri
were chọọ”.
4 Jenụwarị, 2015.
“Ọrụ ndị gọọmentị bụ ime ka e nwee udo
na nchekwaba n’ala anyị na-agbanye
agbụrụ maqbụ okpukpe onye. Ihe a bụ ihe
dịịrị anyị niile ọkachasị taa anyị na-enye
Chineke ekele”.
4 Jenụwarị, 2015
“Na ndụ m niile, e kwenyere m na onye
qbxla nwere ikekere ife Chineke dika
okwukwe ya siri dị“.
4 Jenụwarị, 2015.“Oru ndị gọọmentị abụghị ihe gbasra okpukpe”
4 Jenụwarị, 2015.
BuhariN’IHE GBASARA
www.actnow.ng
“Obi bụ m sọọsọ aịụrị na ịtụ mmamma nke afọ a bụ nke
wekọtara ụmụafọ naijiria okwukwe ha dị iche iche ọnụ
na-agbanyeghị na ọ bụ nke e meren’ ụka kraisti. Ndi ụka
kraisti, ndị na-ekpere Allah nakwaazi ndị nwere okwukwe
ọzọ na-agbakọ etu a kwa afq, iji kelee Chineke ji ike niile.
Nke a bụ ihe okwesịrị ibụ”.
4 Jenụwarị, 2015.
KEDU ECHICHE BUHARI
GBASARA OKPUKPE?
“O gosiri ihe ha bụ; ụdị ndị a ekwesighị ka a hapụ ha ka
kpụọ ugwu anyị n’ala. O doro anya site n’ihe ha
na-ekwuputa na ha abụghị ndị na-eso ụzọ Chineke.
Ha achọghị qganiru obodo anyị nakwa ndi no n’ime ya.
A bụ m onye na-ekpere Allah ma a na m akuzikwa maka
kraisti. A ghọtakwaziri m na okpukpe abụọ ndị a chọrọ
ezi udo n’etiti ha abụọ dịka o siri gbasata ndu mmadụ.”
Vanguard; 8th Mee, 2014.
“Mkpamkpa ndị ‘Boko haram’ na-akpa agbasaghị
okpukpe. O nweghi okpukpe na-akwado igbu na imeru
ndị aka ha dị qcha ahụ. Mmadụ ije gbuo ndị mmadụ
n’ụlqụka gasi, ahia, n’ọdụ ụgbqala na ije n’ụlọ akwụkwọ
gbusia ụmụaka nọ n’ụra na-eti ‘allahu akbar!’ nwere ike
ịputa otu n’ime ndia; na ọ maghị ihe ọ na-ekwu maqbụ
okwenyeghị na ya. ya bụ, o weghi ka o siri gbasata
okpukpe.”
Channels TV. 10 Jenxwarị ,2015.
EKPEMEKPE
BUHARI Ọ ỌCHỌRỌ IME ALA ANYỊNAIJIRIA
KA Ọ BỤRỤ OBODO N’EKPERE ALLAH?.
Ebubo nke eboro Gen. Muhammadu Buhari na ọ bụ isi
ahụrụ kwaba okpu n’okpukpe ‘Islam’ nke chọrọ ịtọgha
ndị ala anyị niile n’ikpere Alla bidoro n’afọ ise gara aga.
Nke bụ eziokwu bụ na:
Ihe ndị a bụ ihe ndị kpughere eziokwu:
• Buhari enweghi mgbe o jiri sị a ga-eme Naijiria
ọgaghi ekwe ọchịchị.
• Ọ bụ onye ndu ndị PDP, Alhaji Lawal kaita, kwuru na
Naijiria agaghi ekwe ọchịcị ma emesia nhọpụta ọkwa
ọchịchị n’afọ 2011.
• Ọ bụ onye nkwuputa okwu Jonathan, Rueben Abati,
kwuru na ọ bụ Buhari kwuru nke a.
KEDU IHE BUHARI MERE MAKA
EBUBO ABATI BORO YA?
• Buhari gbara Abati akwụkwọ, (The Guardian,
publisher of the libelous) (sint ID 18 37/2011)
• N’ihi arịrịọ Jonathan, Buhari kwetara ịnatu akwụkwọ
ikpe ahụ.
• Na 11 Julaị 2013, ‘The Guradian’ kwuru na Abati
kwetara na o boro Buhari ebubo ma rịọkwaa
mgbaghara maka ya.
BUHARI Ọ KPỌRỌ NDỊ ABUGHỊ NDỊ
MUSLIM ASI?
• N’ime ndị gọvanọ iri na itoolu (19) Buhari họpụtara
dịka onye isi ala, iri na otu (11) bụ ndị ụka Kraiti.
Ọtụtụ ndị na enyere ya aka gburugburu ya bụkariri
ndị ụka Kraisti.
• Buhari kwenyere na ọ dị mma ka ahapụ onye ọbụla
ka okpere Chineke ya dịka okwukwe ya siri dị n’ihi ya
q jụrụ idebanye aha Naijiria dịka otu n’ime mba ndị
na-ekpere Allah (Organisation of Islamic countries)
OIC n’aha ichafụ.
MBA BUHARI AKPQGHỊ NDỊ
‘MUSLIM’ ASỊ!
Ọ bụ nwafọ nke gbagoro ezi mbọ n’ikwalite ala anyị a
bụ Naijiria. Bụrụkwa onye ji umeala na ịdịkọ n’otu arụ
ọrụ.
Ụmụafọ nd[ okenye abụọ Buhari jiri hiri isi bụ Gen.
Yakubu Gowon na Lt. Gen.Theophilus Danjuma, GCON.
Ha abụọ bụ nd[ ụka Kraiti, ma nọrọkwazia ndụ. N’ihi ya
ana-adụ onye ọbụla bụ onye eziokwu ka o kwuo nke
bụ eziokwu na ebubo a eboro Buharị.
KEDU IHE BUHARI NWERE IKWU
MAKA NDỊ BOKO?
“Itugbu ndỊ mmadụ n’ogbunigwe bụ ajọ obi
ma ya fọdụzia nke ụbọchị ‘Christmas’. Ya mere,
onye ọbụla bụ onye udo ga-akatọ agwa ọjọọ
a ma chọọ kwa mkpochapụ ụdỊ dỊ otu a”.
This Day Live; 26 Dicemba 2011
“A maghị m onye Boko Haram ọbụla,
nke m ji ekwe na e nwere okpukpe
ọbụla ga-anọ n’igbu na n’ila akụnụba
n’iyi”
Punch; 8 Nọvemba, 2012.
KEDU IHE KWESIRI IBU ỌRỤ
NDỊ NDỤ ỤKA?
IKWU EZIOKWU!!!
“Ka ọnu ndị amụma niile nọ n’obodo a meghee, ka olu
niile ekechiri ekechi meghekwaa, bulagodu na-egobiri
gi, wụsa ihe ndị ahụ ma kwupụta akaraka ụmụ anyị
ndịa. Kamakwa nnam ga-achịm ụmụnnem anwụsịa,
onye mba ọzọ chịa m ka Ezinaụlọm dịara m”.
Rev. Fr. Ejike Mbaka 31 Dicemba, 2014.
“Ọ bụrụ na nwoke a na-eriju afọ ma ụmụ ya
eburu ọnụ, Nwoke ahụ otosiri ịbụ nna?
RevF.R. Ejike Mbaka 31st December, 2014
“Ụfọdụ ndị ndụ ụka na-ere ike ha ji
ebuamụma dịka Jacob siri were maka ji ree
abụm isi nwa ya: Ejizi otite mmanụ agba
mgbere na ‘Asọ-Rock’… ụfqdụ na eburu ego
anyị e bupugasị mba ọzọ”
Rev F.R. EjikeMbaka 31st December, 2014

Contenu connexe

En vedette

2024 State of Marketing Report – by Hubspot
2024 State of Marketing Report – by Hubspot2024 State of Marketing Report – by Hubspot
2024 State of Marketing Report – by HubspotMarius Sescu
 
Everything You Need To Know About ChatGPT
Everything You Need To Know About ChatGPTEverything You Need To Know About ChatGPT
Everything You Need To Know About ChatGPTExpeed Software
 
Product Design Trends in 2024 | Teenage Engineerings
Product Design Trends in 2024 | Teenage EngineeringsProduct Design Trends in 2024 | Teenage Engineerings
Product Design Trends in 2024 | Teenage EngineeringsPixeldarts
 
How Race, Age and Gender Shape Attitudes Towards Mental Health
How Race, Age and Gender Shape Attitudes Towards Mental HealthHow Race, Age and Gender Shape Attitudes Towards Mental Health
How Race, Age and Gender Shape Attitudes Towards Mental HealthThinkNow
 
AI Trends in Creative Operations 2024 by Artwork Flow.pdf
AI Trends in Creative Operations 2024 by Artwork Flow.pdfAI Trends in Creative Operations 2024 by Artwork Flow.pdf
AI Trends in Creative Operations 2024 by Artwork Flow.pdfmarketingartwork
 
PEPSICO Presentation to CAGNY Conference Feb 2024
PEPSICO Presentation to CAGNY Conference Feb 2024PEPSICO Presentation to CAGNY Conference Feb 2024
PEPSICO Presentation to CAGNY Conference Feb 2024Neil Kimberley
 
Content Methodology: A Best Practices Report (Webinar)
Content Methodology: A Best Practices Report (Webinar)Content Methodology: A Best Practices Report (Webinar)
Content Methodology: A Best Practices Report (Webinar)contently
 
How to Prepare For a Successful Job Search for 2024
How to Prepare For a Successful Job Search for 2024How to Prepare For a Successful Job Search for 2024
How to Prepare For a Successful Job Search for 2024Albert Qian
 
Social Media Marketing Trends 2024 // The Global Indie Insights
Social Media Marketing Trends 2024 // The Global Indie InsightsSocial Media Marketing Trends 2024 // The Global Indie Insights
Social Media Marketing Trends 2024 // The Global Indie InsightsKurio // The Social Media Age(ncy)
 
Trends In Paid Search: Navigating The Digital Landscape In 2024
Trends In Paid Search: Navigating The Digital Landscape In 2024Trends In Paid Search: Navigating The Digital Landscape In 2024
Trends In Paid Search: Navigating The Digital Landscape In 2024Search Engine Journal
 
5 Public speaking tips from TED - Visualized summary
5 Public speaking tips from TED - Visualized summary5 Public speaking tips from TED - Visualized summary
5 Public speaking tips from TED - Visualized summarySpeakerHub
 
ChatGPT and the Future of Work - Clark Boyd
ChatGPT and the Future of Work - Clark Boyd ChatGPT and the Future of Work - Clark Boyd
ChatGPT and the Future of Work - Clark Boyd Clark Boyd
 
Getting into the tech field. what next
Getting into the tech field. what next Getting into the tech field. what next
Getting into the tech field. what next Tessa Mero
 
Google's Just Not That Into You: Understanding Core Updates & Search Intent
Google's Just Not That Into You: Understanding Core Updates & Search IntentGoogle's Just Not That Into You: Understanding Core Updates & Search Intent
Google's Just Not That Into You: Understanding Core Updates & Search IntentLily Ray
 
Time Management & Productivity - Best Practices
Time Management & Productivity -  Best PracticesTime Management & Productivity -  Best Practices
Time Management & Productivity - Best PracticesVit Horky
 
The six step guide to practical project management
The six step guide to practical project managementThe six step guide to practical project management
The six step guide to practical project managementMindGenius
 
Beginners Guide to TikTok for Search - Rachel Pearson - We are Tilt __ Bright...
Beginners Guide to TikTok for Search - Rachel Pearson - We are Tilt __ Bright...Beginners Guide to TikTok for Search - Rachel Pearson - We are Tilt __ Bright...
Beginners Guide to TikTok for Search - Rachel Pearson - We are Tilt __ Bright...RachelPearson36
 

En vedette (20)

2024 State of Marketing Report – by Hubspot
2024 State of Marketing Report – by Hubspot2024 State of Marketing Report – by Hubspot
2024 State of Marketing Report – by Hubspot
 
Everything You Need To Know About ChatGPT
Everything You Need To Know About ChatGPTEverything You Need To Know About ChatGPT
Everything You Need To Know About ChatGPT
 
Product Design Trends in 2024 | Teenage Engineerings
Product Design Trends in 2024 | Teenage EngineeringsProduct Design Trends in 2024 | Teenage Engineerings
Product Design Trends in 2024 | Teenage Engineerings
 
How Race, Age and Gender Shape Attitudes Towards Mental Health
How Race, Age and Gender Shape Attitudes Towards Mental HealthHow Race, Age and Gender Shape Attitudes Towards Mental Health
How Race, Age and Gender Shape Attitudes Towards Mental Health
 
AI Trends in Creative Operations 2024 by Artwork Flow.pdf
AI Trends in Creative Operations 2024 by Artwork Flow.pdfAI Trends in Creative Operations 2024 by Artwork Flow.pdf
AI Trends in Creative Operations 2024 by Artwork Flow.pdf
 
Skeleton Culture Code
Skeleton Culture CodeSkeleton Culture Code
Skeleton Culture Code
 
PEPSICO Presentation to CAGNY Conference Feb 2024
PEPSICO Presentation to CAGNY Conference Feb 2024PEPSICO Presentation to CAGNY Conference Feb 2024
PEPSICO Presentation to CAGNY Conference Feb 2024
 
Content Methodology: A Best Practices Report (Webinar)
Content Methodology: A Best Practices Report (Webinar)Content Methodology: A Best Practices Report (Webinar)
Content Methodology: A Best Practices Report (Webinar)
 
How to Prepare For a Successful Job Search for 2024
How to Prepare For a Successful Job Search for 2024How to Prepare For a Successful Job Search for 2024
How to Prepare For a Successful Job Search for 2024
 
Social Media Marketing Trends 2024 // The Global Indie Insights
Social Media Marketing Trends 2024 // The Global Indie InsightsSocial Media Marketing Trends 2024 // The Global Indie Insights
Social Media Marketing Trends 2024 // The Global Indie Insights
 
Trends In Paid Search: Navigating The Digital Landscape In 2024
Trends In Paid Search: Navigating The Digital Landscape In 2024Trends In Paid Search: Navigating The Digital Landscape In 2024
Trends In Paid Search: Navigating The Digital Landscape In 2024
 
5 Public speaking tips from TED - Visualized summary
5 Public speaking tips from TED - Visualized summary5 Public speaking tips from TED - Visualized summary
5 Public speaking tips from TED - Visualized summary
 
ChatGPT and the Future of Work - Clark Boyd
ChatGPT and the Future of Work - Clark Boyd ChatGPT and the Future of Work - Clark Boyd
ChatGPT and the Future of Work - Clark Boyd
 
Getting into the tech field. what next
Getting into the tech field. what next Getting into the tech field. what next
Getting into the tech field. what next
 
Google's Just Not That Into You: Understanding Core Updates & Search Intent
Google's Just Not That Into You: Understanding Core Updates & Search IntentGoogle's Just Not That Into You: Understanding Core Updates & Search Intent
Google's Just Not That Into You: Understanding Core Updates & Search Intent
 
How to have difficult conversations
How to have difficult conversations How to have difficult conversations
How to have difficult conversations
 
Introduction to Data Science
Introduction to Data ScienceIntroduction to Data Science
Introduction to Data Science
 
Time Management & Productivity - Best Practices
Time Management & Productivity -  Best PracticesTime Management & Productivity -  Best Practices
Time Management & Productivity - Best Practices
 
The six step guide to practical project management
The six step guide to practical project managementThe six step guide to practical project management
The six step guide to practical project management
 
Beginners Guide to TikTok for Search - Rachel Pearson - We are Tilt __ Bright...
Beginners Guide to TikTok for Search - Rachel Pearson - We are Tilt __ Bright...Beginners Guide to TikTok for Search - Rachel Pearson - We are Tilt __ Bright...
Beginners Guide to TikTok for Search - Rachel Pearson - We are Tilt __ Bright...
 

BUHARI ON RELIGION -- IGBO

  • 1. “Okpukpe abxghị ihe aga-ejide aka iji kewaa, iji megbuo mmadu maqbụ inweta nkwado karia n’ụzq n’ezighi ezi”. 4 Jenụwarị, 2015. “Etu anyi chọrọ ka obodo anyị a bụ Naijiria di bụ ebe anyị niile ga-anọ na-enwe aịụrị ma na-etokokwa Chineke ọnụ. Chineke ji ike niile ga-enyere anyị aka ime ka obodo anyị dị etu anyị siri were chọọ”. 4 Jenụwarị, 2015. “Ọrụ ndị gọọmentị bụ ime ka e nwee udo na nchekwaba n’ala anyị na-agbanye agbụrụ maqbụ okpukpe onye. Ihe a bụ ihe dịịrị anyị niile ọkachasị taa anyị na-enye Chineke ekele”. 4 Jenụwarị, 2015 “Na ndụ m niile, e kwenyere m na onye qbxla nwere ikekere ife Chineke dika okwukwe ya siri dị“. 4 Jenụwarị, 2015.“Oru ndị gọọmentị abụghị ihe gbasra okpukpe” 4 Jenụwarị, 2015. BuhariN’IHE GBASARA www.actnow.ng “Obi bụ m sọọsọ aịụrị na ịtụ mmamma nke afọ a bụ nke wekọtara ụmụafọ naijiria okwukwe ha dị iche iche ọnụ na-agbanyeghị na ọ bụ nke e meren’ ụka kraisti. Ndi ụka kraisti, ndị na-ekpere Allah nakwaazi ndị nwere okwukwe ọzọ na-agbakọ etu a kwa afq, iji kelee Chineke ji ike niile. Nke a bụ ihe okwesịrị ibụ”. 4 Jenụwarị, 2015. KEDU ECHICHE BUHARI GBASARA OKPUKPE? “O gosiri ihe ha bụ; ụdị ndị a ekwesighị ka a hapụ ha ka kpụọ ugwu anyị n’ala. O doro anya site n’ihe ha na-ekwuputa na ha abụghị ndị na-eso ụzọ Chineke. Ha achọghị qganiru obodo anyị nakwa ndi no n’ime ya. A bụ m onye na-ekpere Allah ma a na m akuzikwa maka kraisti. A ghọtakwaziri m na okpukpe abụọ ndị a chọrọ ezi udo n’etiti ha abụọ dịka o siri gbasata ndu mmadụ.” Vanguard; 8th Mee, 2014. “Mkpamkpa ndị ‘Boko haram’ na-akpa agbasaghị okpukpe. O nweghi okpukpe na-akwado igbu na imeru ndị aka ha dị qcha ahụ. Mmadụ ije gbuo ndị mmadụ n’ụlqụka gasi, ahia, n’ọdụ ụgbqala na ije n’ụlọ akwụkwọ gbusia ụmụaka nọ n’ụra na-eti ‘allahu akbar!’ nwere ike ịputa otu n’ime ndia; na ọ maghị ihe ọ na-ekwu maqbụ okwenyeghị na ya. ya bụ, o weghi ka o siri gbasata okpukpe.” Channels TV. 10 Jenxwarị ,2015. EKPEMEKPE
  • 2. BUHARI Ọ ỌCHỌRỌ IME ALA ANYỊNAIJIRIA KA Ọ BỤRỤ OBODO N’EKPERE ALLAH?. Ebubo nke eboro Gen. Muhammadu Buhari na ọ bụ isi ahụrụ kwaba okpu n’okpukpe ‘Islam’ nke chọrọ ịtọgha ndị ala anyị niile n’ikpere Alla bidoro n’afọ ise gara aga. Nke bụ eziokwu bụ na: Ihe ndị a bụ ihe ndị kpughere eziokwu: • Buhari enweghi mgbe o jiri sị a ga-eme Naijiria ọgaghi ekwe ọchịchị. • Ọ bụ onye ndu ndị PDP, Alhaji Lawal kaita, kwuru na Naijiria agaghi ekwe ọchịcị ma emesia nhọpụta ọkwa ọchịchị n’afọ 2011. • Ọ bụ onye nkwuputa okwu Jonathan, Rueben Abati, kwuru na ọ bụ Buhari kwuru nke a. KEDU IHE BUHARI MERE MAKA EBUBO ABATI BORO YA? • Buhari gbara Abati akwụkwọ, (The Guardian, publisher of the libelous) (sint ID 18 37/2011) • N’ihi arịrịọ Jonathan, Buhari kwetara ịnatu akwụkwọ ikpe ahụ. • Na 11 Julaị 2013, ‘The Guradian’ kwuru na Abati kwetara na o boro Buhari ebubo ma rịọkwaa mgbaghara maka ya. BUHARI Ọ KPỌRỌ NDỊ ABUGHỊ NDỊ MUSLIM ASI? • N’ime ndị gọvanọ iri na itoolu (19) Buhari họpụtara dịka onye isi ala, iri na otu (11) bụ ndị ụka Kraiti. Ọtụtụ ndị na enyere ya aka gburugburu ya bụkariri ndị ụka Kraisti. • Buhari kwenyere na ọ dị mma ka ahapụ onye ọbụla ka okpere Chineke ya dịka okwukwe ya siri dị n’ihi ya q jụrụ idebanye aha Naijiria dịka otu n’ime mba ndị na-ekpere Allah (Organisation of Islamic countries) OIC n’aha ichafụ. MBA BUHARI AKPQGHỊ NDỊ ‘MUSLIM’ ASỊ! Ọ bụ nwafọ nke gbagoro ezi mbọ n’ikwalite ala anyị a bụ Naijiria. Bụrụkwa onye ji umeala na ịdịkọ n’otu arụ ọrụ. Ụmụafọ nd[ okenye abụọ Buhari jiri hiri isi bụ Gen. Yakubu Gowon na Lt. Gen.Theophilus Danjuma, GCON. Ha abụọ bụ nd[ ụka Kraiti, ma nọrọkwazia ndụ. N’ihi ya ana-adụ onye ọbụla bụ onye eziokwu ka o kwuo nke bụ eziokwu na ebubo a eboro Buharị. KEDU IHE BUHARI NWERE IKWU MAKA NDỊ BOKO? “Itugbu ndỊ mmadụ n’ogbunigwe bụ ajọ obi ma ya fọdụzia nke ụbọchị ‘Christmas’. Ya mere, onye ọbụla bụ onye udo ga-akatọ agwa ọjọọ a ma chọọ kwa mkpochapụ ụdỊ dỊ otu a”. This Day Live; 26 Dicemba 2011 “A maghị m onye Boko Haram ọbụla, nke m ji ekwe na e nwere okpukpe ọbụla ga-anọ n’igbu na n’ila akụnụba n’iyi” Punch; 8 Nọvemba, 2012. KEDU IHE KWESIRI IBU ỌRỤ NDỊ NDỤ ỤKA? IKWU EZIOKWU!!! “Ka ọnu ndị amụma niile nọ n’obodo a meghee, ka olu niile ekechiri ekechi meghekwaa, bulagodu na-egobiri gi, wụsa ihe ndị ahụ ma kwupụta akaraka ụmụ anyị ndịa. Kamakwa nnam ga-achịm ụmụnnem anwụsịa, onye mba ọzọ chịa m ka Ezinaụlọm dịara m”. Rev. Fr. Ejike Mbaka 31 Dicemba, 2014. “Ọ bụrụ na nwoke a na-eriju afọ ma ụmụ ya eburu ọnụ, Nwoke ahụ otosiri ịbụ nna? RevF.R. Ejike Mbaka 31st December, 2014 “Ụfọdụ ndị ndụ ụka na-ere ike ha ji ebuamụma dịka Jacob siri were maka ji ree abụm isi nwa ya: Ejizi otite mmanụ agba mgbere na ‘Asọ-Rock’… ụfqdụ na eburu ego anyị e bupugasị mba ọzọ” Rev F.R. EjikeMbaka 31st December, 2014